Ndi-Hibru 5:4 IGBOB

4 Ọ dighi kwa onye ọ bula nānara nsọpuru a n'onwe-ya, kama mb͕e Chineke nākpọ ya, ọbuná dika Ọ kpọ-kwa-ra Eron.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 5

Echiche Ndi-Hibru 5:4 na onodu