Ndi-Hibru 5:6 IGBOB

6 dika O si kwu kwa n'ebe di iche, si,Gi onwe-gi bu onye-nchu-àjà rue mb͕e ebighi-ebiDika usoro Melkizedek si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 5

Echiche Ndi-Hibru 5:6 na onodu