10 n'ihi na Chineke abughi onye ajọ omume ichezọ ọlu-unu na ihu-n'anya ahu unu gosiri n'ebe aha-Ya di, ebe unu jere ndi nsọ ozi, nēje-kwa-ra ha ozi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 6
Echiche Ndi-Hibru 6:10 na onodu