Ndi-Hibru 6:19 IGBOB

19 bú olile-anya nke ayi nwere dika ihe njiko nke nkpuru-obi, nke bu ihe-ntukwasi-obi na ihe nēguzosi ike, nke nābà kwa nime ebe ahu nke di nime ákwà-nb͕ochi;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 6

Echiche Ndi-Hibru 6:19 na onodu