Ndi-Hibru 7:11 IGBOB

11 Ya mere ọ buru na ewere ọnọdu ndi-nchu-àjà ndi Livai me ka madu zue okè (n'ihi na ndi Israel anatawo iwu n'okpuru ya), nkpà gini ọzọ di ka onye-nchu-àjà di iche bilie dika usoro Melkizedek si di, ka aghara kwa igu ya dika usoro Eron si di?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 7

Echiche Ndi-Hibru 7:11 na onodu