Ndi-Hibru 7:25 IGBOB

25 O site-kwa-ra na nka pu izọputachasi ndi nēsite n'aka Ya abiakute Chineke, ebe Ọ nādi ndu mb͕e nile iriọ aririọ n'ihi ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 7

Echiche Ndi-Hibru 7:25 na onodu