Ndi-Hibru 8:10 IGBOB

10 N'ihi na nka bu ọb͕ub͕a-ndu nke Mu na ulo Israel gāb͕aMb͕e ubọchi nile ahu gasiri, ka Onye-nwe-ayi kwuru;M'gētiye iwum n'uche-ha,Ọ bu kwa n'obi-ha ka M'gēdekwasi ha dika n'akwukwọ:M'gābu-kwa-ra ha Chineke,Ha onwe-ha gābu-kwa-ram otù ndi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 8

Echiche Ndi-Hibru 8:10 na onodu