Ndi-Hibru 8:3 IGBOB

3 N'ihi na anēdo onye-isi-nchu-àjà ọ bula iche onyinye na àjà di iche iche n'iru Chineke: o sitere na nka di nkpà ka Onye-isi-nchu-àjà nka nwe kwa ihe iche n'iru Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 8

Echiche Ndi-Hibru 8:3 na onodu