Ndi-Hibru 9:15 IGBOB

15 Ọ bu kwa n'ihi nka ka Ọ bu onye-ob͕ub͕o nke ọb͕ub͕a-ndu ọhu, ka ọ gābu, ebe otù Onye nwuru ib͕aputa madu n'aka njehie nile nke di n'okpuru ọb͕ub͕a-ndu mbu ahu, ka ndi akpọworo we nata nkwa nke nketa ebighi-ebi ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 9

Echiche Ndi-Hibru 9:15 na onodu