Ndi-Hibru 9:19 IGBOB

19 N'ihi na mb͕e Moses gwarari ndi Israel nile ihe nile ọ bula enyere n'iwu dika iwu ahu si di, ọ nara ọbara nke umu-ehi na ewu nile, ya na miri na aji-anu uhie na hyssop, we fesa akwukwọ ahu onwe-ya, na ndi Israel nile,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 9

Echiche Ndi-Hibru 9:19 na onodu