Ndi-Hibru 9:22 IGBOB

22 Ọ fọduru ihe ntà ka m'si na eji kwa ọbara eme ihe nile ka ha di ọcha, dika iwu-ayi si di, ọ buru kwa na nwusì ọbara adighi nb͕aghara nmehie adighi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 9

Echiche Ndi-Hibru 9:22 na onodu