Ndi Rom 1:17 IGBOB

17 N'ihi na anēkpughe ezi omume Chineke nime ya, site n'okwukwe rue okwukwe: dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si, Ma onye ezi omume gēsite n'okwukwe di ndu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 1

Echiche Ndi Rom 1:17 na onodu