Ndi Rom 11:11 IGBOB

11 Ya mere m'nāsi, Ọ̀ gābu na ha suru ngọngọ ka ha we da? Chineke ekwela: kama nzọputa sitere na ndahie-ha ru ndi mba ọzọ aka, ka ewe kpasue ha ekworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 11

Echiche Ndi Rom 11:11 na onodu