Ndi Rom 11:33 IGBOB

33 A! omimi nke àkù nke amam-ihe na nke ihe-ọmuma kwa nke Chineke! le otú anēnweghi ike ichọputa ikpé-Ya nile, otú anēnweghi kwa ike ituputa uzọ-Ya nile!

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 11

Echiche Ndi Rom 11:33 na onodu