Ndi Rom 12:2 IGBOB

2 Unu ekwe-kwa-la ka eme ka unu yie ajọ oge a: kama ka enwogha unu site n'ime ka uche-unu buru ihe ọhu, ka unu we nwaputa ihe bu ihe Chineke nāchọ, bú ezi ihe nke di kwa Ya ezi utọ nke zu-kwa-ra okè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 12

Echiche Ndi Rom 12:2 na onodu