10 Ma gi onwe-gi, gini mere i nēkpe nwa-nna-gi ikpé? ma-ọbu gi onwe-gi kwa, gini mere i nākpọ, nwa-nna-gi ihe-efu? n'ihi na ayi nile gēguzo n'iru oche-ikpé Chineke.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 14
Echiche Ndi Rom 14:10 na onodu