13 Ya mere ka ayi ghara ikperita ibe-ayi ikpé ọzọ: ma kama ya kpenu ikpé a, ka onye ọ bula ghara idebe ihe-isu-ngọngọ, ma-ọbu ọnyà, n'uzọ nwa-nna-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 14
Echiche Ndi Rom 14:13 na onodu