22 Okwukwe ahu nke gi onwe-gi nwere, nwe ya n'onwe-gi n'iru Chineke. Ngọzi diri onye nēkpeghi onwe-ya ikpé n'ihe ọ nānwaputa.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 14
Echiche Ndi Rom 14:22 na onodu