Ndi Rom 14:4 IGBOB

4 Gi onwe-gi nke nēkpe onye nējere onye ọzọ ozi, i bu onye? ọ bu n'ebe Onye-nwe ya onwe-ya nọ ka ọ nēguzo ma-ọbu nāda. Ma agēme ya ka o guzo; n'ihi na Onye-nwe-ayi puru ime ya ka o guzo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 14

Echiche Ndi Rom 14:4 na onodu