Ndi Rom 15:16 IGBOB

16 ka m'we buru onye nēfè Kraist Jisus òfùfè ijekuru ndi mba ọzọ, nālu kwa ọlu onye-nchu-àjà nke ozi ọma Chineke, ka ewe me ka iche-ndi-mba-ọzọ-n'iru-Chineke buru ihe agānara nke-ọma, ebe edoro ya nsọ nime Mọ Nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 15

Echiche Ndi Rom 15:16 na onodu