Ndi Rom 15:27 IGBOB

27 N'ihi na ọ di ha ezi nma; ha bu kwa ndi ji ndi ahu ugwọ. N'ihi na asi na ndi mba ọzọ nwekọrọ ihe Mọ Nsọ nke ha, ha ji kwa ugwọ ifè ha òfùfè n'ihe nke anu-aru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 15

Echiche Ndi Rom 15:27 na onodu