Ndi Rom 15:5 IGBOB

5 Ma ka Chineke nke ntachi-obi na nke nkasi-obi nye unu ka unu tukwasi uche n'otù ihe ahu n'etiti-onwe-unu dika Kraist Jisus si chọ:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 15

Echiche Ndi Rom 15:5 na onodu