Ndi Rom 16:18 IGBOB

18 N'ihi na ndi di otú a abughi orù nke Onye-nwe-ayi Kraist, kama orù nke afọ nke ha; ha were kwa okwu utọ ha na okwu ọma ha nāghọb͕u obi ndi nāmaghi ihe ọjọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 16

Echiche Ndi Rom 16:18 na onodu