3 Ma ì nāgu nka, gi madu, nke nēkpe ndi nēme ihe di otú a, ma i nēme kwa ha, na gi onwe-gi gāb͕anari ikpé Chineke?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 2
Echiche Ndi Rom 2:3 na onodu