Ndi Rom 3:9 IGBOB

9 Gini kwa? àyi ka ha nma? É-è, ayi akaghi ha nma ma-ọli: n'ihi na ayi buru uzọ bo ndi-Ju bo kwa ndi-Grik ebubo, na ha nile nọ n'okpuru nmehie;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 3

Echiche Ndi Rom 3:9 na onodu