Ndi Rom 4:11 IGBOB

11 ọ we nara ihe-iriba-ama nke bu obibì-úgwù, bú akàrà nke ezi omume nke okwukwe ahu nke di n'ebìghi-úgwù-ya: ka o we buru nna nke ndi nile kwere, ọ bu ezie na ha nọ n'ebìghi-úgwù, ka ewe gua ezi omume nye ha;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 4

Echiche Ndi Rom 4:11 na onodu