Ndi Rom 4:16 IGBOB

16 N'ihi nka o sitere n'okwukwe, ka o we di ka amara si di; ka nkwa ahu we guzosie ike n'ebe nkpuru ahu nile nọ; ọ bughi nání ndi sitere n'iwu ahu, kama ọ bu kwa ndi sitere n'okwukwe Abraham, onye bu nna nke ayi nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 4

Echiche Ndi Rom 4:16 na onodu