20 o jighi kwa ekweghi-ekwe nwe obi abua n'ebe nkwa Chineke di, kama ejiri okwukwe-ya me ka o nwe ike, ọ nēnye kwa Chineke otuto,
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 4
Echiche Ndi Rom 4:20 na onodu