Ndi Rom 5:14 IGBOB

14 Otú ọ di, ọnwu si n'oge Adam buru eze rue oge Moses, ọbuná ichiri ndi nēmehieghi n'oyiyi nke njehie Adam, onye bu ihe-atù nke Onye ahu gaje ibia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 5

Echiche Ndi Rom 5:14 na onodu