7 N'ihi na ọ di ike na otù onye gānwu n'ihi onye ezi omume: n'ihi na ma eleghi anya otù onye gēnwe anya-ike ọbuná inwu n'ihi ezi madu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 5
Echiche Ndi Rom 5:7 na onodu