Ndi Rom 7:15 IGBOB

15 N'ihi na ihe m'nāluta ka m'nāmagh: n'ihi na ihe m'nāchọ, ọ bughi ihe ahu ka m'nēme; kama ihe m'nākpọ asì, ihe ahu ka m'nēme.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 7

Echiche Ndi Rom 7:15 na onodu