2 N'ihi na iwu kekọrọ nwanyi nke nwere di n'aru di-ya mb͕e di-ya nọ na ndu; ma ọ buru na di-ya nwuru, atọpuwo ya n'iwu nke di-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 7
Echiche Ndi Rom 7:2 na onodu