Ndi Rom 7:20 IGBOB

20 Ma ọ buru na ihe m'nachọghi, ihe ahu ka m'nēme, ọ bughi mu onwem nāluta kwa ya ọzọ, kama ọ bu ihe ahu nke nēbi nimem, bú nmehie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 7

Echiche Ndi Rom 7:20 na onodu