Ndi Rom 8:23 IGBOB

23 Ma ọ bughi nání nka, kama ayi onwe-ayi, ndi nwere nkpuru mbu nke Mọ Nsọ, ọbuná ayi onwe-ayi nāsu kwa udè nime onwe-ayi, mb͕e ayi nēchesi ido-ka-nwa-nwoke ahu ike, bú nb͕aputa nke aru-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 8

Echiche Ndi Rom 8:23 na onodu