Ndi Rom 8:29 IGBOB

29 N'ihi na ndi O buru uzọ mara, O bu-kwa-ra uzọ ka ha àkà, ka ha na onyinyo nke Ọkpara-Ya nwekọ otù udi, ka O we buru onye ebu uzọ mu n'etiti ọtutu umu-nna:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 8

Echiche Ndi Rom 8:29 na onodu