Ndi Rom 9:11 IGBOB

11 n'ihi na mb͕e akāmughi umu ahu, mb͕e ha akēmeghi kwa ihe ọ bula, ma ọ bu ezi ihe ma-ọbu ihe nādighi nma, ka ihe Chineke zubere dika nrọputa si di we digide, o siteghi n'ọlu, kama o sitere n'Onye nākpọ,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 9

Echiche Ndi Rom 9:11 na onodu