17 N'ihi na ihe edeworo n'akwukwọ nsọ nāsi Fero, Ọ bu n'ihi otù ihe a ka M'mere ka i bilie, ka M'we gosi ikem nime gi, ka ewe kwusa kwa aham n'uwa nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 9
Echiche Ndi Rom 9:17 na onodu