Ndi Rom 9:32 IGBOB

32 N'ìhi gini? N'ihi na ha esiteghi n'okwukwe chọ ya, kama dika agāsi na ha sitere n'ọlu chọ ya. Ha suru ngọngọ na nkume nke isu-ngọngọ-ha;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 9

Echiche Ndi Rom 9:32 na onodu