Ọlu Ndi-Ozi 1:11 IGBOB

11 ndi si-kwa-ara, Ndikom nke Galili, gini mere unu nēguzo nēle anya n'elu-igwe? Jisus nka, Onye anapuru n'ebe unu nọ rigo n'elu-igwe, gābia n'otù aka ahu dika unu kiriri Ya ka Ọ nāga n'elu-igwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 1

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 1:11 na onodu