Ọlu Ndi-Ozi 1:4 IGBOB

4 mb͕e Ya na ha zukọrọ O we nye ha iwu ka ha ghara isi na Jerusalem pua, kama ka ha chere nkwa nke Nna-Ya, nke unu nuru n'ọnum, ka O kwuru:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 1

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 1:4 na onodu