Ọlu Ndi-Ozi 10:2 IGBOB

2 onye nāsọpuru Chineke, onye ya na èzí-na-ulo-ya nile nātu kwa egwu Chineke, onye nālu ọtutu ọlu ebere nye ndi-Ju, nēkpe-kwa-ra Chineke ekpere mb͕e nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 10

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 10:2 na onodu