16 M'we cheta okwu Onye-nwe-ayi, otú Ọ siri, N'ezie Jọn jiri miri me baptism; ma agēji Mọ Nsọ me unu onwe-unu baptism.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 11
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 11:16 na onodu