20 Ma ufọdu di n'etiti ha, ndikom nke Saiprọs na Sairini, ndi, mb͕e ha biaruru Antiọk, ha gwa kwa ndi-Grik okwu ahu, nēzisa ozi ọma nke Onye-nwe-ayi Jisus.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 11
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 11:20 na onodu