Ọlu Ndi-Ozi 11:26 IGBOB

26 mb͕e ọ chọtara ya, o we kuru ya bia Antiọk. O we rue, na ọbuná ogologo otù arọ ha zukọrọ na nzukọ Kraist, zí kwa oké ìgwè madu ihe; na ọ bu kwa n'Antiọk ka eburu uzọ kpọ ndi nēso uzọ Jisus ndi-Kristian.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 11

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 11:26 na onodu