Ọlu Ndi-Ozi 12:7 IGBOB

7 Ma le, mọ-ozi nke Onye-nwe-ayi guzoro ya nso, ìhè nwu-kwa-ra n'ime-ulo nke ulo-nkpọrọ: o we tie Pita aka n'akuku, kpote ya, si, Bilie ọsọsọ. Nkpọrọ-ya abua we dapu n'aka-ya abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 12

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 12:7 na onodu