34 Ma na O mere ka O si na ndi nwuru anwu bilie, ọ dighi na Ọ gaje ilaghachi n'ire-uré ọzọ, O kwuwo otú a, si, M'gēnye unu ihe nile di ọcha nke kwesiri ntukwasi-obi nke ekwere Devid na nkwa.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 13
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 13:34 na onodu