39 ọ bu kwa nime Onye a ka anāgu onye ọ bula nke kwere na Ya n'onye ezi omume n'ihe nile, nke anāpughi igu unu na ndi ezi omume na ha nime iwu Moses.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 13
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 13:39 na onodu