8 Ma Elimas, bú onye-mb͕asi ahu, (n'ihi na otú a ka aha-ya di ma asugharia ya), nēguzogide ha, nāchọ uzọ iduhie onye-isi ahu n'okwukwe-ayi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 13
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 13:8 na onodu