Ọlu Ndi-Ozi 14:15 IGBOB

15 nāsi, Ndikom, gini mere unu nēme ihe ndia? Ayi onwe-ayi bu kwa madu yiri unu n'aru-ayi, ayi nēzì kwa unu ozi ọma, ka unu si n'ihe-efu ndia chigharikute Chineke Nke di ndu, Onye kère elu-igwe na ala na oké osimiri, na ihe nile di ha nime:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 14

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 14:15 na onodu