22 nēme ka nkpuru-obi ndi nēso uzọ Jisus guzosie ike, nāriọ ha ka ha nọgide n'okwukwe-ayi, nēgosi kwa na ayi aghaghi isite n'ọtutu nkpab͕u ba n'ala-eze Chineke.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 14
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 14:22 na onodu